Zọpụta ụwa

site na ọmarịcha ọnọdụ oche gị

Anyị chọrọ enyemaka gị!

Nke ruru ndị mmadụ nde 400 na eji, nkwado Mozilla nwere nkwado ndị mwepụta onwe n'uju, ọ ka mkpa karịa ugbu a. Nke a bụ ebe ị na abata.

Gịnị kpatara m ga-eji nyere aka?

Nyere ọnụọgụ nde ndị ọrụ aka ịnweta imirikiti ihe n'ime ihe nchọgharị kachasị amasị ha. Ntinye aka gị ga-erute ọnụọgụ nde ndị ọrụ na gburugburu ụwa, ị nwere ike ịme ya site na ọmarịcha ọnọdụ oche gị!

Gbasara Anyị

Nkwado Mozilla bụ ogbe nke ndị mwepụta onwe na ndị ụlọ ọrụ nwere nnukwu mmasị na anwa ịkwado ndị ọrụ anyị nọ na gburugburu ụwa. Sonye anyị maka njem mara oke mma!
Jụọ ajụjụ

Ị na enwe nsogbu na ngwaahịa Mozilla ma chọọ enyemaka?